# Header, don't edit NLF v6 # Start editing here # Language ID 1136 # Font and size - dash (-) means default - - # Codepage - dash (-) means ANSI code page - # RTL - anything else than RTL means LTR - # Translation by ..... (any credits should go here) # ^Branding Nullsoft Install System %s # ^SetupCaption Ntinye $(^Name) # ^UninstallCaption Mwepụ $(^Name) # ^LicenseSubCaption : Nkwekọrịta Akwụkwọ Ikike # ^ComponentsSubCaption : Ụzọ Isi Tinye Ya # ^DirSubCaption : Ebe E Debere Ụzọ Isi Tinye Ya # ^InstallingSubCaption : O Tinyewela Ya # ^CompletedSubCaption : Ọ Gwụla # ^UnComponentsSubCaption : Ụzọ Isi Wepụ Ya # ^UnDirSubCaption : Ebe E Debere Ụzọ Isi Wepụ Ya # ^ConfirmSubCaption : Ì Kwere? # ^UninstallingSubCaption : O Wepụwala Ya # ^UnCompletedSubCaption : Ọ Gwụla # ^BackBtn < &Azụ # ^NextBtn &Ọzọ > # ^AgreeBtn M &Kwere # ^AcceptBtn M &nabatara ihe e dere ná Nkwekọrịta Akwụkwọ Ikike # ^DontAcceptBtn A&nabataghị m ihe e dere ná Nkwekọrịta Akwụkwọ Ikike # ^InstallBtn &Tinye Ya # ^UninstallBtn &Wepụ Ya # ^CancelBtn Kagbuo Ya # ^CloseBtn &Mechie # ^BrowseBtn C&họọ... # ^ShowDetailsBtn Gosi &nkọwa # ^ClickNext Pịa Ọzọ iji gaa n'ihu. # ^ClickInstall Pịa Tinye Ya iji malite itinye ya. # ^ClickUninstall Pịa Wepụ Ya iji malite iwepụ ya. # ^Name Aha # ^Completed Ọ Gwụla # ^LicenseText Biko gụgharịa nkwekọrịta akwụkwọ ikike tupu i tinyewe ya $(^NameDA). Ọ bụrụ na ị nabatara ihe niile e dere ná nkwekọrịta ahụ, pịa M Kwere. # ^LicenseTextCB Biko gụgharịa nkwekọrịta akwụkwọ ikike tupu i tinyewe ya $(^NameDA). Ọ bụrụ na ị nabatara ihe niile e dere ná nkwekọrịta ahụ, pịa igbe nta dị n'okpuru. $_CLICK # ^LicenseTextRB Biko gụgharịa nkwekọrịta akwụkwọ ikike tupu i tinyewe ya $(^NameDA). Ọ bụrụ na ị nabatara ihe niile e dere ná nkwekọrịta ahụ, pịa nhọrọ nke mbụ dị n'okpuru. $_CLICK # ^UnLicenseText Biko gụgharịa nkwekọrịta akwụkwọ ikike tupu i wepụwa ya $(^NameDA). Ọ bụrụ na ị nabatara ihe niile e dere ná nkwekọrịta ahụ, pịa M Kwere. # ^UnLicenseTextCB Biko gụgharịa nkwekọrịta akwụkwọ ikike tupu i wepụwa ya $(^NameDA). Ọ bụrụ na ị nabatara ihe niile e dere ná nkwekọrịta ahụ, pịa igbe nta dị n'okpuru. $_CLICK # ^UnLicenseTextRB Biko gụgharịa nkwekọrịta akwụkwọ ikike tupu i wepụwa ya $(^NameDA). Ọ bụrụ na ị nabatara ihe niile e dere ná nkwekọrịta ahụ, pịa nhọrọ nke mbụ dị n'okpuru. $_CLICK # ^Custom Otú Ị Chọrọ # ^ComponentsText Pịnye akara n'ihe ndị ị chọrọ itinye, pịpụkwa akara n'ihe ndị ị na-achọghị itinye. $_CLICK # ^ComponentsSubText1 Họrọ ụzọ isi tinye ya: # ^ComponentsSubText2_NoInstTypes Họrọ ihe ndị ị chọrọ itinye: # ^ComponentsSubText2 Ma ọ bụ, họrọ ihe ndị ọzọ ị chọrọ itinye: # ^UnComponentsText Pịnye akara n'ihe ndị ị chọrọ iwepụ, pịpụkwa akara n'ihe ndị ị na-achọghị iwepụ. $_CLICK # ^UnComponentsSubText1 Họrọ ụzọ isi wepụ ya: # ^UnComponentsSubText2_NoInstTypes Họrọ ihe ndị ị chọrọ iwepụ: # ^UnComponentsSubText2 Ma ọ bụ, họrọ ihe ndị ọzọ ị chọrọ iwepụ: # ^DirText Ntinye ga-etinye $(^NameDA) n'ebe ndebe na-esonu. Iji tinye ya n'ebe ndebe ọzọ, pịa Chọọ ma họrọ ebe ndebe ọzọ. $_CLICK # ^DirSubText Ebe Ndebe Ọ Ga-abanye # ^DirBrowseText Họrọ ebe ndebe ị ga-etinye $(^NameDA) na ya: # ^UnDirText Ntinye ga-ewepụ $(^NameDA) n'ebe ndebe na-esonụ. Iji wepụ ya n'ebe ndebe ọzọ, pịa Chọọ ma họrọ ebe ndebe ọzọ. $_CLICK # ^UnDirSubText "" # ^UnDirBrowseText Họrọ ebe ndebe ị ga-ewepụ $(^NameDA) na ya: # ^SpaceAvailable "Ohere dịnụ: " # ^SpaceRequired "Ohere a chọrọ: " # ^UninstallingText A ga-ewepụ $(^NameDA) n'ebe ndebe na-esonụ. $_CLICK # ^UninstallingSubText O wepụwala ya na: # ^FileError Nsogbu imepe faịlụ ide ihe na ya: \r\n\r\n$0\r\n\r\nPịa Kwụsị iji kwụsị itinye ya,\r\nNwaa Ọzọ iji nwaa ọzọ, ma ọ bụ\r\nLeghara Ya iji mafee faịlụ a. # ^FileError_NoIgnore Nsogbu imepe faịlụ ide ihe na ya: \r\n\r\n$0\r\n\r\nPịa Nwaa Ọzọ iji nwaa ọzọ, ma ọ bụ\r\nKagbuo Ya iji kwụsị itinye ya. # ^CantWrite "O denyelighị: " # ^CopyFailed Ọ depụtaghachighị # ^CopyTo "Depụtaghachi ya na " # ^Registering "Ọ banyewala: " # ^Unregistering "Ọ pụwala: " # ^SymbolNotFound "Ọ hụghị akara: " # ^CouldNotLoad "O bupụtalighị: " # ^CreateFolder "Mepụta ebe ndebe: " # ^CreateShortcut "Mepụta ụzọ ka mfe: " # ^CreatedUninstaller "Ihe mwepụ o mepụtara: " # ^Delete "Kachapụ faịlụ: " # ^DeleteOnReboot "Kachapụ ya ná mmaliteghachi: " # ^ErrorCreatingShortcut "Nsogbu imepụta ụzọ ka mfe: " # ^ErrorCreating "Nsogbu imepụta: " # ^ErrorDecompressing Nsogbu ịgbasa ihe odide! Ihe na-etinye ya ò mebiela? # ^ErrorRegistering Nsogbu ime ka DLL banye # ^ExecShell "ExecShell: " # ^Exec "Mewe: " # ^Extract "Wepụtasịa: " # ^ErrorWriting "Wepụtasịa: nsogbu idenye ihe na faịlụ " # ^InvalidOpcode Ihe na-etinye ihe emebiela: akara op adịghịzi mma # ^NoOLE "E nweghị OLE maka: " # ^OutputFolder "Ebe ndebe na-ebupụta ihe: " # ^RemoveFolder "Wepụ ebe ndebe: " # ^RenameOnReboot "Gụgharịa ya aha ná mmaliteghachi: " # ^Rename "Gụgharịa aha: " # ^Skipped "A mafere: " # ^CopyDetails Depụtaghachi Nkọwa n'Igbe Ncheta # ^LogInstall Ndepụta otú e si tinye ya # ^Byte B # ^Kilo K # ^Mega M # ^Giga G